Your Gospel - bringing john 3:16 to language groups around the world.
John 3:16 – For God So Love The World That He Gave His One and Only Son that whosoever believes Shall Not Perish but Shall have Everlasting Life.
Igbo is the language to the indigenous people of central and SE Nigeria.
Oziọma gị n'asụsụ Igbo
Jọn 3:16
Ntụgharị Asụsụ Ndụ Ọhụrụ
16 N’ihi na otú a ka Chineke si hụ ụwa n’anya: O nyere Ọkpara ọ mụrụ naanị ya, ka onye ọ bụla nke kwere na ya wee ghara ịla n’iyi, kama ka o nwee ndụ ebighị ebi.
ekpere maka Nzọpụta. Onye-nwe-anyị, ọ dị m nwute maka otu m si ebi ndụ. Maka omume m...Okwu m, nke edere na nke ekwuru, echiche m na omume m, nkwa m mebiri emebi na otu m si mebie ndị mmadụ.
Biko gbaghara m.
Biko nyere m aka ichegharị- ka m hapụ ihe ọjọọ niile na ndụ m. Biko ugbua bata na ndu m ugbua site na mo gi ka i buru Onye-nwem na Onye-nzọputa rue mgbe ebighi-ebi ma nyerem aka ka m buru onye I choro ka m buru. Amen
Create your
podcast in
minutes
It is Free